# Ajụjụ ọnụ banyere ebubo ịtọrọ nwa na Abagana

- Original post: https://www.twitter.com/i/status/2078143972048842894
- Source account: [@Shaibu_AO](https://x.com/Shaibu_AO)
- Source language: Igbo
- Duration: 2:16
- Published: 2026-07-17
- Canonical URL: https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana

## Transcript

[0:00](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana) Nna m, ihea jiri bụ kidnap ụmụaka n'ezie. Eh, nwụtetela ndị a, ebe a kidnap this small boy. Eh, nna, kedu aha gị?

[0:07](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=7) Chinemelum. Chinemelum. Onye ebe ka ị bụ?

[0:13](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=13) Onyaba. Onyaba. Eh? Kedu onye sị na ọ ga-eduru gị? Metụ ya aka. Onye nke a? Duru gị jee ebe ebe?

[0:23](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=23) Jee baaba. Ka o jee mee gị gịnị? Ka ọ jere ya m. Ka o jelere gị?

[0:32](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=32) Kedu ebe ọ nọ duru gị? Na shop anyị ka m nọ ọ duru m. Na shop unu ka ọ nọ duru gị?

[0:41](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=41) Ka o jee mee gị gịnị? Ka ọ jere ya m. Ka o jelere gị ele? Ihe o mere ọ dị mma?

[0:46](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=46) Ihe o mere ọ dị mma? Ọ dịghị mma. Kedu ihe ị chọrọ ka a mee? Pịa ya ihe. Wụnye ya ọgwụ ka ọ nwụọ anya. Kedu ihe ị chọrọ ka a mee?

[0:56](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=56) Kedu ihe ị chọrọ ka a mee? Pịa ya ihe. Ị chọrọ ka a pịa ya ihe? Ị chọrọ ka a pịa ya ihe? Okay.

[1:11](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=71) So, kedu ebe ị sị na ọ sị duru gị? Na shop. Na shop unu? Okay.

[1:17](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=77) Kọ onye nke a duru gị e duru? Onye nke a? Okay.

[1:25](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=85) Nna, kedu aha gị? Papa Onyebuchi Fanokwu. Onye ebe ka ị bụ? Onyaba. Onyaba n'Abagana? Onyaba Abagana.

[1:32](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=92) Ọ sị n'ụkwụ ike? Abagana, mụ onye Abagana. How many years ka ị dị? I will be 32 years. 32 years.

[1:38](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=98) Okay. Nwoke m, kedu aha gị? Chukwuma. Chukwuma onye? Chukwuma Okonkwo. How many years ka ị dị? 27 years, sir.

[1:47](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=107) Onye ebe ka ị bụ? Onye Atani. Atani n'Abagana? Atani Abagana. Ọ rọfụ Abagana? Yes, sir.

[1:52](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=112) So, ị bụ onye nwa ọkwụ ka ị nọ ọkwụ? Mụ na ya nọ ọkwụ, sir. So, kedu ihe ị na-arụ? Ihe m na-arụ, m na-akụ masonry, sir.

[1:59](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=119) Ị na-eme gịnị? M na-akụ masonry, sir. Ị na-eme ya gịnị? Ị tọrọ nwa a ị na-eme gịnị? Mba.

[2:05](https://www.translate.mom/transcript/xzDoCvMb6dzU/ig/aj%E1%BB%A5j%E1%BB%A5-%E1%BB%8Dn%E1%BB%A5-banyere-ebubo-%E1%BB%8Bt%E1%BB%8Dr%E1%BB%8D-nwa-na-abagana?t=125) Kedu ihe ị na-arụ? Ọ nweghị ihe m na-arụ. Gịnị ka ị na-eme? Mụ na ya nọ n'ụlọ.
