Kidnapping Incident Interview Transcript

Nna m, ihea jiri bụ kidnap ụmụaka n'ezie. Eh, nwụtetela ndị a, ebe a kidnap this small boy. Eh, nna, kedu aha gị?

Chinemelum.

Chinemelum. Onye ebe ka ị bụ?

Onyaba.

Onyaba. Eh? Kedu onye sị na ọ ga-eduru gị? Metụ ya aka. Onye nke a? Duru gị jee ebe ebe?

Jee baaba.

Ka o jee mee gị gịnị? Ka ọ jere ya m. Ka o jelere gị?

Kedu ebe ọ nọ duru gị? Na shop anyị ka m nọ ọ duru m. Na shop unu ka ọ nọ duru gị?

Ka o jee mee gị gịnị? Ka ọ jere ya m. Ka o jelere gị ele? Ihe o mere ọ dị mma?

Ihe o mere ọ dị mma? Ọ dịghị mma.

Kedu ihe ị chọrọ ka a mee? Pịa ya ihe. Wụnye ya ọgwụ ka ọ nwụọ anya. Kedu ihe ị chọrọ ka a mee?

Kedu ihe ị chọrọ ka a mee? Pịa ya ihe.

Ị chọrọ ka a pịa ya ihe? Ị chọrọ ka a pịa ya ihe? Okay.

So, kedu ebe ị sị na ọ sị duru gị? Na shop. Na shop unu? Okay.

Kọ onye nke a duru gị e duru? Onye nke a? Okay.

Nna, kedu aha gị? Papa Onyebuchi Fanokwu. Onye ebe ka ị bụ? Onyaba. Onyaba n'Abagana? Onyaba Abagana.

Ọ sị n'ụkwụ ike? Abagana, mụ onye Abagana. How many years ka ị dị? I will be 32 years. 32 years.

Okay. Nwoke m, kedu aha gị? Chukwuma. Chukwuma onye? Chukwuma Okonkwo. How many years ka ị dị? 27 years, sir.

Onye ebe ka ị bụ? Onye Atani. Atani n'Abagana? Atani Abagana. Ọ rọfụ Abagana? Yes, sir.

So, ị bụ onye nwa ọkwụ ka ị nọ ọkwụ? Mụ na ya nọ ọkwụ, sir. So, kedu ihe ị na-arụ? Ihe m na-arụ, m na-akụ masonry, sir.

Ị na-eme gịnị? M na-akụ masonry, sir. Ị na-eme ya gịnị? Ị tọrọ nwa a ị na-eme gịnị? Mba.

Kedu ihe ị na-arụ? Ọ nweghị ihe m na-arụ. Gịnị ka ị na-eme? Mụ na ya nọ n'ụlọ.

End of transcript · 349 words

iPhone app Translate videos on your iPhone Paste a TikTok, Instagram or X link, add subtitles in your language and save the video to Photos.

Read any video in your language

Paste a link from X, TikTok, YouTube or Instagram. You get a page like this one.

© 2026 TranslateMom Transcripts Sources Pricing Legal