0:00

Nna m, ihea jiri bụ kidnap ụmụaka n'ezie. Eh, nwụtetela ndị a, ebe a kidnap this small boy. Eh, nna, kedu aha gị?

0:07

Chinemelum. Chinemelum. Onye ebe ka ị bụ?

0:13

Onyaba. Onyaba. Eh? Kedu onye sị na ọ ga-eduru gị? Metụ ya aka. Onye nke a? Duru gị jee ebe ebe?

0:23

Jee baaba. Ka o jee mee gị gịnị? Ka ọ jere ya m. Ka o jelere gị?

0:32

Kedu ebe ọ nọ duru gị? Na shop anyị ka m nọ ọ duru m. Na shop unu ka ọ nọ duru gị?

0:41

Ka o jee mee gị gịnị? Ka ọ jere ya m. Ka o jelere gị ele? Ihe o mere ọ dị mma?

0:46

Ihe o mere ọ dị mma? Ọ dịghị mma. Kedu ihe ị chọrọ ka a mee? Pịa ya ihe. Wụnye ya ọgwụ ka ọ nwụọ anya. Kedu ihe ị chọrọ ka a mee?

0:56

Kedu ihe ị chọrọ ka a mee? Pịa ya ihe. Ị chọrọ ka a pịa ya ihe? Ị chọrọ ka a pịa ya ihe? Okay.

1:11

So, kedu ebe ị sị na ọ sị duru gị? Na shop. Na shop unu? Okay.

1:17

Kọ onye nke a duru gị e duru? Onye nke a? Okay.

1:25

Nna, kedu aha gị? Papa Onyebuchi Fanokwu. Onye ebe ka ị bụ? Onyaba. Onyaba n'Abagana? Onyaba Abagana.

1:32

Ọ sị n'ụkwụ ike? Abagana, mụ onye Abagana. How many years ka ị dị? I will be 32 years. 32 years.

1:38

Okay. Nwoke m, kedu aha gị? Chukwuma. Chukwuma onye? Chukwuma Okonkwo. How many years ka ị dị? 27 years, sir.

1:47

Onye ebe ka ị bụ? Onye Atani. Atani n'Abagana? Atani Abagana. Ọ rọfụ Abagana? Yes, sir.

1:52

So, ị bụ onye nwa ọkwụ ka ị nọ ọkwụ? Mụ na ya nọ ọkwụ, sir. So, kedu ihe ị na-arụ? Ihe m na-arụ, m na-akụ masonry, sir.

1:59

Ị na-eme gịnị? M na-akụ masonry, sir. Ị na-eme ya gịnị? Ị tọrọ nwa a ị na-eme gịnị? Mba.

2:05

Kedu ihe ị na-arụ? Ọ nweghị ihe m na-arụ. Gịnị ka ị na-eme? Mụ na ya nọ n'ụlọ.

End of transcript · 349 words

iPhone app Translate videos on your iPhone Paste a TikTok, Instagram or X link, add subtitles in your language and save the video to Photos.

Made with TranslateMom

TranslateMom transcribes and translates videos from X, TikTok, YouTube and Instagram. Paste a link and you get a page like this one, in your language.

Transcribed with TranslateMom. Paste any video link to get subtitles and a transcript in your language.

© 2026 TranslateMom · AI video translation and subtitles Transcripts Sources Pricing Legal